30 Min Igbo Phrases 3 Flashcards
(37 cards)
Where is that hospital?
Kedu ebe ulo ogwu ahu di?
This ice cream is cold.
Ice cream a juru oyi.
Their cafe is near the post office.
Cafe ha di nso n’ulo nizipu ozi.
It snows in the month of December.
Ibube oyi na-ada n’onwa Disemba.
I like green tea.
Green tea na-amasi m.
He is reading a Bible.
O na-agu akwukwo nso.
We have three children.
Anyi nwere umu ato.
You are smart.
I nwere isi ogugu.
She plays tennis.
O na-apia tennis.
I have a new computer.
E nwere m komputa ohuru.
The store closes at six o’clock.
Uloahia na-emechi n’elekere isii.
The weather is lovely today.
Ihu igwe mara mma taa.
I am drinking hot chocolate.
A na m anu hot chocolate.
Where is the park?
Kedu ebe ama egwuruegwu di?
That salad is fresh.
Saladi ahu di ohuru.
He drives a white car.
O na-anya ugboala na-acha ocha.
We are watching the stars.
Anyi na-ele kpakpando anya.
You have a white dog.
I nwere nkita ocha.
She is skipping.
O na-awu udo.
I have a new cell phone.
E nwere m ekwenti ohuu.
That restaurant is open.
Ulo oriri na onunu ahu ghe oghe.
It usually rains around this time.
Mmiri na-ezokari n’oge ugbua
I like oranges a lot.
Oroma na-amasi m nke ukwuu.
Where is the supermarket?
Kedu ebe oke uloahia di?