Your 30 minute Igbo Phrases #4 | Christmas phrases in Igbo Language Flashcards
(37 cards)
Christmas is in three weeks.
Krismas bụ n’ime izu ato.
This year went quickly.
Afọ a gara ọsisọ.
Where are we celebrating Christmas?
Ebee ka anyị ga-anọ gbaa Ekeresimesi?
We are all going to Mama’s house.
Anyị niile na-aga n’ụlọ Mama
Mama’s house is big. Everyone will fit in.
Ụlọ Mama buru ibu. Ọ ga-abata mmadụ niile.
Mama said that she has bought Christmas hats for everyone.
Mama sị na ọ zụtala okpu ekeresimesi mmadụ niile.
Are we going to make/cook some jollof rice for Christmas dinner?
Anyị a ga-esitetụ osikapa jellofụ maka nri ekeresimesi?
Yes, and let’s add extra moimoi, fish and meat.
Eee, ka anyị tinyekwuo maị maị, azụ na anụ.
Have you heard the recently released Afrobeats Christmas song?
Ị nụla egwu Ekeresimesi Afrobeats pụtura ọhụrụ?
No, let’s play it while we decorate the tree.
Mba, ka anyịkpọo ya ma anyi na-achọ osisi mma.
Do you want to wear our matching Ankara outfits for the christmas party?
Ị chọrọ iyi uwe Ankara anyị nke dabara maka mmemme ekeresimesi?
Yes, that would be lovely.
Eee, nke ahụ ga-adị mma.
What kind of gifts should we buy for everyone?
Kedụ udi onyinye anyị ga-azụtara mmadụ niile?
Buy perfume for Mama, then give the other people Amazon giftcards.
Zụtara Mama perfume, nye ndị ọzọ giftcard Amazon.
Should we include some games at our Christmas gathering?
Anyị ekwesịrị ịgụnye ụfọdụ egwuregwu na mmọkọ Krismas anyị?
Yes, there’s a quiz book in this house.
Eee, E nwere akụkwọ ajụjụ dị n’ụlọ a.
How about drinks and snacks?
Kedụ maka mmanya na ihe ntagharị onụ?
Chidi and Nkechi will buy those ones.
Chidi na Nechi ga-azụta ndị nke ahụ.
You will have to take out some money from the ATM to have at hand on that day.
I ga-ewepụtakwa ego na ATM ijide n’aka ụbọchi ahụ.
Yes, just in case.
Eee, adịghị ama ama.
Can we add/ attach ankara cloth as part of our Christmas decorations?
Anyị enwere ike igbakwunye akwa ankara dị ka ihe so ihe ịchọ mma ekeresimesi anyị?
For real, it will add a unique touch.
N’ezie, ọ ga-agbakwunye mmetụta pụrụ iche.
What about inviting the local choir to sing Christmas carols in our language?
Kedu maka ịkpọ ndị òtù ukwe ka ha bụọ abụ Krismas n’asụsụ anyị?
That sounds wonderful, let’s do it.
Nke ahụ dị ezigbote mma, ka anyị mee yạ.