Food and Eating - Part 1 Flashcards

1
Q

1) What are you cooking?
2) What do you want to eat?
3) We will eat potatoes today

A

1) Gini ka i na-esi?
2) Gini ka i choro iri?
3) Anyi ga-eri nduku taa

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly
2
Q

1) I want to eat
2) Today’s breakfast is
3) I am eating

A

1) Achoro m iri
2) Nni ututu nke taa bu
3) A na m eri

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly
3
Q

1) What kind of pizza do you want?
2) I cooked vegetable soup today
3) Who owns these sandwiches?

A

1) Kedu udi pizza i choro?
2) Ofe akwukwonni ka m siri taa
3) Onye nwe sandwiches ndi a?

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly
4
Q

1) Do you want to eat chicken?
2) There is fish inside this moi moi.
3) I like rice

A

1) I choro ita anu okuko?
2) Azu di nime mai mai a
3) osikapa na-amasị m

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly
5
Q

1) She brought me bean cake and bread
2) Let me fry some eggs that we will eat for breakfast
3) I baked bread today

A

1) O bunyere m akara na achicha
2) Ka m ghee akwa anyi ga-eji rie nni ututu
3) E ghere m achicha a taa

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly
6
Q

1) The food will be ready in a short time
2) This orange juice is very cold
3) I cooked vegetable soup today

A

1) O foro obere ka nni ghee
2) Mmiri oroma a juru ezigbote oyi
3) Ofe akwukwonni ka m siri taa

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly
7
Q

1) This soup looks good
2) Be patient so that the food will cool down
3) I want yam

A

1) Ofe a di mma n’anya
2) Nnee ndidi ka nni juo oyi
3) A choro m ji

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly
8
Q

1) There is excess oil in this okro soup
2) This woman’s food is delicious
3) She is cutting vegetables now
4) I won’t be able to eat all this food.

A

1) Mmanu kariri n’ofe okwuru a
2) Nni nwaanyi a na-ato uto
3) O na-ebe akwukwonni ugbua
4) Agaghi m erichanwu nni a niile

How well did you know this?
1
Not at all
2
3
4
5
Perfectly