Infinitive Form Igbo Verbs Flashcards
1
Q
To bath
A
ịsa ahụ
2
Q
To be
A
ịbụ
3
Q
To bring
A
iweta
4
Q
to buy (something)
A
ịzụta (ihe)
5
Q
to come
A
ịbịa
6
Q
To come in/ enter
A
ịbata
7
Q
To come out/ get out
A
ịpụta
8
Q
to cook (food)
A
isi (nri)
9
Q
to count
A
ịgụọgụ
10
Q
to dance
A
ịgba egwu
11
Q
To cry
A
ibe akwa
12
Q
To do/ make (something)
A
ime (ihe)
13
Q
To draw (something)
A
ise (ihe)
14
Q
To drink (water)
A
ịñụ (mmiri)
15
Q
To eat (food)
A
iri (nri)
16
Q
To get
A
Inweta
17
Q
To give
A
Inye
18
Q
To go
A
ịga
19
Q
To have/ own
A
inwere / inwe
20
Q
to hear
A
ịnụ
21
Q
To hold
A
ijide
22
Q
To know
A
ịma
23
Q
To laugh
A
ịchịọchị
24
Q
To learn
A
ịmụta
25
To listen
ige ntị
26
To look/watch
ine
27
To pray (a prayer)
ikpe (ekpere)
28
To read (a book)
ịgụ (akwụkwọ)
29
To run
ịgba ọsọ
30
To say
ikwu
31
To see
ịhụ
32
to sing (a song)
ibu abụ / ikwe ukwe
33
to sit
ịnọdụ
34
to sleep
ihi ụra / ịrahụ ụra
35
to speak (a language)
ịsụ asụsụ
36
to stand
ikuni / ikuli
37
to stay (at a location)
ịnọ
38
to study
ịmụ
39
to take (something)
iwere (ihe)
40
to teach
ịkụzị
41
to tell
ịgwa
42
to think (a thought)
iche (echiche)
43
to walk
ịga ije
44
To work
ịrụ ọrụ
45
To write
ide